Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 18:5 - Bible Nso

5 Unu gēdebe kwa ukpurum nile na ikpém nile: nke madu gēme, di ndu nime ha: Mu onwem bu Jehova.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

5 Debenụ iwu m na ụkpụrụ m, nʼihi na onye na-edebe ha ga-adị ndụ site na ha. Abụ m Onyenwe anyị.

See the chapter Copy




Levitikọs 18:5

Follow us:

Advertisements


Advertisements