Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 16:3 - Bible Nso

3 Nka ka Eron gēwere bata n'ebe nsọ a: ọ gēwere nwa-oke-ehi ka ọ buru àjà-nmehie, na ebulu ka ọ buru àjà-nsure-ọku.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 “Otu a ka Erọn ga-esi na-abata nʼEbe ahụ Kachasị Nsọ. Ọ ga-eweta nwa oke ehi nʼihi aja mmehie, na ebule ọ ga-eji chụọ aja nsure ọkụ,

See the chapter Copy




Levitikọs 16:3

Follow us:

Advertisements


Advertisements