Levitikọs 16:28 - Bible Nso28 Onye nēsure ha ọku gāsu uwe-ya nile, were kwa miri sa anu-aru-ya, emesia ọ gābata n'ọmuma-ulo-ikwū. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Onye ga-akpọ ha ọkụ ga-asa uwe ya, saakwa ahụ ya tupu ọ laghachi nʼime obodo. See the chapter |