Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 16:22 - Bible Nso

22 nkpi ahu gēbu kwa n'aru ya ajọ omume-ha nile rue ala nkewapu: o gēzilaga kwa nkpi ahu n'ọzara.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

22 Nʼụzọ dị otu a, mkpi ahụ ga-eburu mmehie ndị ahụ niile baa nʼebe mmadụ ọbụla na-ebighị. Nwoke ahụ ga-ahapụkwa ya nʼọzara.

See the chapter Copy




Levitikọs 16:22

Follow us:

Advertisements


Advertisements