Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 15:7 - Bible Nso

7 Onye nēmetu anu-aru nke onye ahu nwere orùrù gāsu kwa uwe-ya nile, were kwa miri sa aru-ya, ọ gāru kwa árú rue anyasi.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

7 “ ‘Onye ọbụla metụrụ nwoke ahụ ihe si nʼahụ ya na-asọpụta aka ga-asa uwe ya na ahụ ya mmiri, bụrụ onye rụrụ arụ ruo uhuruchi.

See the chapter Copy




Levitikọs 15:7

Follow us:

Advertisements


Advertisements