Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 11:40 - Bible Nso

40 Onye nēri ufọdu nime ozu-ya gāsu uwe-ya, ru kwa árú rue anyasi: onye ahu nke nēbu ozu-ya gāsu kwa uwe-ya, ru kwa árú rue anyasi.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

40 Onye ọbụla riri ozu anụ ahụ, maọbụ bufuo ozu ya, ga-abụ onye rụrụ arụ ruo uhuruchi. Ọ ga-asa uwe ya mmiri.

See the chapter Copy




Levitikọs 11:40

Follow us:

Advertisements


Advertisements