Online Bible

- Advertisements -




Levitikọs 1:16 - Bible Nso

16 ọ gēwezuga kwa àkpà-nri-ya na ihe di nime ya, tufu na nso ebe-ichu-àjà n'akuku Iru-anyanwu, n'ebe ntú:

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

16 Ọ ga-ewepụ akpa nri ya, na ihe dị ya nʼime, tụnye ha nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke ebe ịchụ aja ahụ; ebe a na-ekposa ntụ.

See the chapter Copy




Levitikọs 1:16

Follow us:

Advertisements


Advertisements