Joshua 8:15 - Bible Nso15 O we di ka anētib͕u Joshua na Israel nile n'iru ha, ha we b͕alaga n'uzọ ọzara. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Joshua na ndị Izrel niile mere ka ha chụghachi ha azụ site nʼihu ha, ha gbara ọsọ na-aga akụkụ ọzara ahụ niile dịka ndị e meriri emeri. See the chapter |