Joshua 5:2 - Bible Nso2 Na mb͕e ahu Jehova siri Joshua, Mere onwe-gi mma ọ́mú, bìe umu Israel úgwù ọzọ nke ub͕ò abua. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ma nʼoge ahụ, Onyenwe anyị gwara Joshua okwu sị ya, “Jiri nkume mee mma ị ga-eji bie ụmụ Izrel niile ugwu ọzọ.” See the chapter |