Joshua 22:12 - Bible Nso12 Mb͕e umu Israel nuru ya, nzukọ nile nke umu Israel we kpọkọta onwe-ha nime Shailo, irigokuru ha ibu agha. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 ọgbakọ Izrel niile zukọtara na Shaịlo, jikere ịga ibuso ụmụnna ha ahụ agha. See the chapter |