Joshua 21:42 - Bible Nso42 Obodo ndia di otú a, obodo ọ bula na ebe-ita-nri-ya nile buruburu ya: otú a ka ọ diri obodo ndia nile. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a42 Obodo ọbụla nwere ala gbara ya gburugburu ebe anụ ụlọ ga-anọ kpaa nri. See the chapter |