Joshua 21:41 - Bible Nso41 Obodo nile nke ndi Livai n'etiti ihe-onwunwe umu Israel di ọgu obodo abua na asatọ na ebe-ita-nri-ha. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a41 Ọnụọgụgụ obodo niile na ebe ịta nri nke anụ ụlọ e sitere nʼala ụmụ Izrel nye ndị Livayị dị iri anọ na asatọ. See the chapter |