Joshua 21:33 - Bible Nso33 Obodo nile nke ndi Giashon, dika ab͕uru nile ha si di, di obodo iri na atọ na ebe-ita-nri-ha. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a33 Obodo iri na atọ, na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ka e nyere ikwu Geshọn. See the chapter |