Joshua 21:26 - Bible Nso26 Obodo nile di iri, ha na ebe-ita-nri-ha, bú nke diri ab͕uru umu Kohat fọduru. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Ya mere, obodo niile na ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ e nyere ndị fọdụrụ nʼikwu Kohat dị iri. See the chapter |