Joshua 21:22 - Bible Nso22 na Kibzaim na ebe-ita-nri-ya nile, na Bet-horon na ebe-ita-nri-ya nile; obodo anọ. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Kibzaim na Bet-Horon, tinyere ebe ịta ahịhịa nke anụ ụlọ ha, bụ obodo anọ. See the chapter |