Biblia Todo Logo
Online Bible

- Advertisements -




Joshua 19:50 - Bible Nso

50 n'okwu-ọnu Jehova ka ha nyere ya obodo ahu nke ọ riọrọ, bú Timnat-sera n'ugwu Efraim: o wue obodo ahu, biri nime ya.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

50 Nʼihi na Onyenwe anyị ekwuola na Joshua nwere ike iwere ala ọbụla ọ chọrọ. Ya mere, ha nyere Joshua obodo Timnat Sera nke dị nʼugwu Ifrem. Joshua wugharịrị obodo ahụ biri nʼime ya.

See the chapter Copy




Joshua 19:50
6 Cross References  

Ndia bu kwa aha-ha: Ben-hua, n'ugwu Efraim:


Nwa-ya nwayi bu Sheera, onye wuru Bet-horon di n'okpuru, na nke di n'elu, na Uzen-sheera.


Nke diri ebo Efraim bu Hoshia nwa Nun.


Ha we mesia ka eketa ala ahu dika ókè-ala-ya nile si di; umu Israel we nye Joshua nwa Nun ihe-nketa n'etiti ha:


Ha we lìe ya n'ókè-ala nke ihe-nketa-ya nime Timnat-sera, nke di n'ugwu Efraim, n'akuku Ugwu nke ugwu Gaash.


Ha we lìe ya n'ókè-ala nke ihe-nketa-ya nime Timnat-heres, n'ugwu Efraim, n'akuku Ugwu nke ugwu Gaash.


Follow us:

Advertisements


Advertisements