Joshua 19:39 - Bible Nso39 Nka bu ihe-nketa nke ebo umu Naftali dika ab͕uru nile ha si di, obodo nile na obodo ntà ha. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a39 Obodo ndị a na obodo nta ha niile ka ebo Naftalị dịka ikwu ha si dị, nwetara dịka ihe nketa ha. See the chapter |