Joshua 17:8 - Bible Nso8 Manase nwe ala Tapua: ma umu Efraim nwe Tapua rue ókè-ala Manase. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Ala dị gburugburu Tapụọa bụ ala ebo Manase, ma obodo Tapụọa nʼonwe ya, nke dị nʼoke ala ebo Manase, bụ obodo ebo Ifrem. See the chapter |