Joshua 15:54 - Bible Nso54 na Humta, na Kiriat-aba (nke ahu bu Hebron), na Zioa; obodo iteghete na obodo ntà ha. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a54 Humta, Kiriat Aba nke bụ Hebrọn na Zior, obodo itoolu tinyere obodo nta ha niile. See the chapter |