Joshua 15:41 - Bible Nso41 na Gedirot, na Bet-degon, na Neama, na Makeda; obodo iri na isi na obodo ntà ha. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a41 Gederọt, Bet-Dagọn, Naama na Makeda. Obodo ndị a dị iri na isii, tinyekwara obodo nta ha. Ndị Juda ketakwara: See the chapter |