Joshua 15:14 - Bible Nso14 Keleb we si n'ebe ahu napu umu-ndikom Anak atọ, bú Sheshai, na Ahiman, na Talmai, umu Anak, ala-ha. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Kaleb sitere nʼobodo Hebrọn chụpụ ndị ikom atọ, bụ Sheshai, na Ahiman, na Talmai, ụmụ Anak nʼala ha. See the chapter |