Joshua 14:13 - Bible Nso13 Joshua we gọzie ya; ọ we nye Keleb nwa Jefune Hebron ibu ihe-nketa. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Nʼihi nke a, Joshua gọziri Kaleb nwa Jefune. O nyere ya obodo Hebrọn ka ọ bụrụ ihe nketa ya. See the chapter |