Joshua 13:29 - Bible Nso29 Moses we nye nkera ebo Manase ihe-nketa: ọ we diri nkera ebo umu Manase dika ab͕uru nile ha si di. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Mosis nyekwara ikwu ọbụla dị nʼọkara ebo Manase ala nke ha, dịka mkpa ha si dị. See the chapter |