Joshua 13:10 - Bible Nso10 na obodo nile nke Saihon, bú eze ndi-Amorait, onye buri eze nime Heshbon, rue ókè-ala umu Amon; See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Ọ gbatịkwara ruo nʼoke ala ndị Amọn, tinyere obodo niile nke Saịhọn, eze ndị Amọrait na-achị mgbe o bi na Heshbọn. See the chapter |