Joshua 10:7 - Bible Nso7 Joshua we si na Gilgal rigo, ya onwe-ya, na ndi-agha nile tiyere ya, na ndi-dike nile, bú ndi-dìnkpà. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Joshua na ndị agha ya niile, tinyere ndị ahụ niile ibu agha were anya, hapụrụ Gilgal gawa ịzọpụta Gibiọn. See the chapter |