Joshua 10:16 - Bible Nso16 Eze ise ndia we b͕alaga, zo onwe-ha n'ọb͕à na Makeda. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ma nʼoge ahụ a na-alụ agha ahụ, ndị eze ise ahụ si nʼọgbọ agha gbapụ, zoo onwe ha nʼime ọgba nkume dị na Makeda. See the chapter |