Jeremaya 8:21 - Bible Nso21 N'ihi nb͕aji ukwu na aka nke ada ndim ka ab͕ajiworom ukwu na aka: anameyi uwe-nkpe; iju-anya ejidesiwo m ike. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Ebe ọ bụ na a zọpịara ndị m, ọ bụkwa m ka azọpịara. Anam eru ụjụ, oke egwu jisikwara m aka ike. See the chapter |