Jeremaya 6:18 - Bible Nso18 N'ihi nka nurunu, unu mba nile, mara kwa, unu nzukọ, ihe di n'etiti ha. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Ya mere, nụrụnụ, unu mba niile; lezienụ anya, unu ndị akaebe niile, ka unu hụrụ ihe na-aga ịbịakwasị ha. See the chapter |