2 O mee ihe jọrọ njọ n'anya Jehova, dika ihe nile si di nke Jehoiakim mere.
2 O mere ihe jọrọ njọ nʼanya Onyenwe anyị dịka Jehoiakim mere.
Juda we me ihe jọrọ njọ n'anya Jehova; ha we were nmehie-ha nile nke ha mehiere kpasue Ya ekworo, kari ihe nile ndi bu nna-ha mere.
Ma gi onwe-gi, onye emeruworo aru, onye nēmebi iwu, bú onye-isi Israel, onye ubọchi-ya biaworo, na mb͕e ajọ omume nke mb͕e ikpe-azu;