Jeremaya 51:4 - Bible Nso4 Ha gāda kwa, buru ndi eb͕uru eb͕u, n'ala ndi Kaldea, na ndi adupuru adupú, n'èzí-ya nile. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ha ga-ada, bụrụ ndị e gburu egbu nʼime Babilọn, ha ga-abụ ndị e merụrụ oke ahụ nʼokporoụzọ niile. See the chapter |