Jeremaya 50:1 - Bible Nso1 Okwu ahu nke Jehova kwuru bayere Babilon, bayere ala ndi Kaldea, site n'aka Jeremaia, bú onye-amuma. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Okwu Onyenwe anyị nke ruru Jeremaya onye amụma ntị banyere Babilọn na banyere ala ndị Babilọn. See the chapter |