Jeremaya 5:25 - Bible Nso25 Ajọ omume nile unu ewezugawo ihe ndia, nmehie nile unu eb͕ochiwo-kwa-ra unu ezi ihe. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ajọ omume unu emeela ka ihe ndị a hapụ irute unu aka. Mmehie unu anapụla unu ihe ọma gaara abụ nke unu. See the chapter |