Jeremaya 48:3 - Bible Nso3 Ge nti olu iti-nkpu nke siri na Horonaim puta, ọ bu ipunara-madu-ihe na ntikpọ uku! See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Gee ntị nụrụ akwa na-ada na Horonaim, ọ bụ mkpu akwa oke mbibi na ịla nʼiyi. See the chapter |