Jeremaya 42:3 - Bible Nso3 ka Jehova, bú Chineke-gi, we gosi ayi uzọ ahu nke ayi gēje ije nime ya, na ihe ayi gēme. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Kpee ekpere ka Onyenwe anyị Chineke gị gosi anyị ihe anyị ga-eme, maọbụ ebe anyị ga-eje.” See the chapter |