Jeremaya 41:14 - Bible Nso14 Ndi Israel nile ndi Ishmael siri na Mizpa dọta n'agha we chigharia, lata, jekuru Johanan nwa Karea. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Ndị ahụ niile Ishmel dọtara nʼagha na Mizpa, chigharịrị gafee nʼebe Johanan nwa Kariya nọ. See the chapter |