Jeremaya 40:13 - Bible Nso13 Ọzọ, Johanan nwa Karea, na ndi-isi nile nke usu nile nke ndi-agha ndi nọ n'ọhia, biakutere Gedalaia rue Mizpa, See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Johanan nwa Kariya, na ndịisi agha niile nọ nʼọhịa bịakwutere Gedaliya na Mizpa See the chapter |