Jeremaya 38:3 - Bible Nso3 Otú a ka Jehova siri, Aghaghi inye obodo a n'aka usu-ndi-agha nke eze Babilon, ọ gēwere kwa ya. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ihe ndị a kwa ka Onyenwe anyị kwuru, ‘A ga-arara obodo a nyefee ya nʼaka ndị agha eze Babilọn, onye ga-adọta ya nʼagha.’ ” See the chapter |