Jeremaya 37:11 - Bible Nso11 O rue, mb͕e usu-ndi-agha nke ndi Kaldea siri n'imegide Jerusalem rigo n'ihi usu-ndi-agha Fero, See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Mgbe ndị agha Babilọn si na gburugburu Jerusalem wezuga onwe ha nʼihi ọbịbịa ndị agha Fero na-abịa, See the chapter |