Jeremaya 35:1 - Bible Nso1 Okwu ahu nke ruru Jeremaia nti site Jehova n'ubọchi Jehoiakim nwa Josaia, bú eze Juda, si, See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Ndị a bụ okwu Onyenwe anyị nke ruru Jeremaya ntị nʼoge ọchịchị Jehoiakim nwa Josaya eze Juda sị ya, See the chapter |