Jeremaya 30:9 - Bible Nso9 ma ha gēfè Jehova, bú Chineke-ha, na Devid, bú eze-ha, onye M'gēme ka o biliere ha. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Kama ha ga-efe Onyenwe anyị bụ Chineke ha, na Devid eze ha, onye m ga-esi nʼetiti ha mee ka o biliere ha. See the chapter |