Jeremaya 28:10 - Bible Nso10 Hananaia, bú onye-amuma, we kopu nkpọrọ ahu n'olu Jeremaia, bú onye-amuma, we b͕ajie ya. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Mgbe ahụ, Hananaya bụ onye amụma yipụrụ Jeremaya agbụ ahụ o yikwasịrị onwe ya nʼolu gbajie ya. See the chapter |