Jeremaya 26:1 - Bible Nso1 Na nmalite nke ọbubu-eze Jehoiakim nwa Josaia, bú eze Juda, ka okwu a sitere na Jehova, si, See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Na mmalite oge ahụ, Jehoiakim nwa Josaya eze Juda bidoro ịchị ndị Juda, Onyenwe anyị mere ka okwu ya rute Jeremaya ntị. See the chapter |