Jeremaya 25:16 - Bible Nso16 Ha gāṅu kwa, we ṅaghari, wi ara, n'ihi mma-agha ahu nke Mu onwem nēziga n'etiti ha. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Mgbe ha ṅụrụ ya, ha ga-adagharị, malitekwa ịyị ara nʼihi mma agha, nke m ga-ezite nʼetiti ha.” See the chapter |