Jeremaya 2:29 - Bible Nso29 N'ìhi gini ka unu nārusom uka? unu nile ejehiewo megidem, ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 “Gịnị mere unu ji ekwu okwu ebubo megide m? Unu niile enupula isi megide m,” ka Onyenwe anyị kwupụtara. See the chapter |