Jeremaya 14:20 - Bible Nso20 Jehova, ayi mara nmebi-iwu-ayi, na ajọ omume nna-ayi-hà: n'ihi na ayi emehiewo megide Gi. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Onyenwe anyị, anyị nabatara ajọ omume anyị, na ikpe mara nna nna anyị ha; nʼezie, anyị onwe anyị emehiekwala megide gị. See the chapter |