Jeremaya 11:2 - Bible Nso2 Nurunu okwu nile nke ọb͕ub͕a-ndu a, gwa ndi Juda, gwa kwa ndi bi na Jerusalem, okwu; See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 “Gee ntị nʼihe niile metụtara ọgbụgba ndụ a, gwakwa ndị Juda, na ndị bi na Jerusalem. See the chapter |