Jeremaya 10:17 - Bible Nso17 Chikọputa ihe-agha-gi n'ala, gi onye bi n'obodo anānọchigide n'agha. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Chịkọtaanụ ngwongwo unu niile; nọọnụ na njikere ịhapụ ala a, nʼihi na lee, ndị iro gbara unu gburugburu. See the chapter |