Online Bible

- Advertisements -




Jenesis 8:9 - Bible Nso

9 ma nduru ahu ahughi ebe-izu-ike nye ọbu-ukwu-ya, ọ we laghachikute ya rue n'ub͕ọ, n'ihi na miri ahu di n'elu uwa nile: ọ we setipu aka-ya, were ya, me ka ọ bakute ya nime ub͕ọ.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

9 ma nduru ahụ achọtaghị ebe o nwere ike ibe, nʼihi na mmiri ka tojuru elu ụwa niile. Nʼihi ya, nduru ahụ lọghachikwutere Noa nʼime ụgbọ ahụ. Noa setịpụrụ aka ya nwụbata nduru ahụ nʼụgbọ.

See the chapter Copy




Jenesis 8:9

Follow us:

Advertisements


Advertisements