Jenesis 7:3 - Bible Nso3 ufọdu kwa nime anu-ufe nke elu-igwe, asa asa, oke na nwunye: idebe nkpuru ndu n'elu uwa nile. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 na ụmụ anụ ufe asaa asaa, dịka ụdị ha si dị, oke na nwunye, maka idebe ụdị ndị a niile ndụ nʼụwa. See the chapter |