Jenesis 3:4 - Bible Nso4 Agwọ we si nwayi, Ọ dighi ọnwu unu nāghaghi inwu: See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Agwọ gwara nwanyị ahụ sị, “Unu agaghị anwụ. See the chapter |
Ha si ya, Otù nwoke rigotara izute ayi, ọ si ayi, Jenu, laghachikuru eze nke zìri unu, gwa ya okwu, si, Otú a ka Jehova siri, Ọ̀ bu n'ihi na ọ dighi Chineke di n'Israel na gi onwe-gi nēziga iju Beal-zebub, bú chi Ekron, ase? n'ihi ya ihe-ndina ahu ebe i rigoworo, i gaghi-esi na ya rida, kama i ghaghi inwu.